OTITO DIRI CHINEKE by Doris Ebere — Lyrics

Doris Ebere Igbo Gloria Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Otito diri Chineke n'elu kachaelu N'uwa udo diri ndi mmadu ndi nwere obi oma. VERSE 1 Anyiajaa Gi mma Anyi aagozie Gi Anyiesekpuoro Gi Anyietooo Gi Anyiekelee Gi N'ihi nnukwu ebube Gi Oseburu uwa Chukwu Eze nke Eluigwe VERSE 2 Chukwu Nna jiike nile Dinwenu Jesu Kristi So Otu nwa Chineke muru Dinwenu Chukwu Nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna VERSE 3 Gionye n'ekpochapu njo nk'uwa Mer'anyi ebere Gionye n'ekpochapu njo nk'uwa Nara aririo anyi Gi onye no n'aka nri Nna Meer'anyi ebere VERSE 4 N'ihi na so Gi di nso So Gi bu Dinwenu So Gi o Jesu Kristi Kachadielu Gi na Muonso N'ebube Chukwu Nna Amen

Download the sheet music

OTITO DIRI CHINEKE

OTITO DIRI CHINEKE

By Doris Ebere
Staff & Solfa
Igbo
4 pages
1 Downloads
Gloria
1 0

More lyrics you may want