Full Lyrics
REFRAIN
Otito diri Chineke n'elu kachasi
Otito diri Chineke n'elu kachasi
Udo diri ndi mmadu n'uwa
Udo diri ndi mmadu n'uwa
Ndi nwere obi oma
Otito diri Chineke
VERSE 1
Anyi a jaa gi mma
Anyi a gozie gi
Anyi e sekpuoro gi
Anyi e too gi
Anyi e kele gi n'ihi nnukwu ebube gi
Oseburuuwa Chineke
Otito diri Chineke
VERSE 2
Nna nwe anyi Chineke eze nke eluigwe
Chineke nna ji ike nile
Onwenu anyi Jesu Kristi nwa otu onye nna muru
Nwa nke nna
Otito diri Chineke
VERSE 3
Onye na ekpochapu njo nk'uwa
Meere anyi ebere
Onye na ekpochapu njo nk'uwa
Nara aririo anyi
Otito diri Chineke
VERSE 4
N'ihi na so gi di nso
So gi bu onyenweanyi
So gi bu onyekachasi
Jesu Kristi
Kachadi elu gi na Muo Nso
N'otito diri Chineke
AMEN
Amen, Amen, Amen