OTITO DIRI CHINEKE by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Gloria Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Otito diri Chineke n'elu kachalu Otito diri Chineke n'elu kachalu Diri ndi mmadu Ndi mmadu Udo diri ndi mmadu Ndi mmadu N'uwa udo diri ndi mmadu Nna mo! Chukwuigwe Otito diri Chineke N'uwa udo [VERSE 1] Agozie Gi Anyi esekpuoro Gi Anyi ekele Gi N'ihi nnukwu ebube Gi [VERSE 2] Osebuluwa Eze n'igwe Chukwu Nna Ji ike niile Dinwenu Jesu Kristi Nwa ofu ime Nwa Chineke muru Chukwu [VERSE 3] Chineke Nwa aturu Nwa nke Nna Onye naewepu Njo nke uwa Meere anyi ebere [VERSE 4] Onye naewepu Njo n'uwa Nabata Aririo anyi Onye naano N'aka nri Nna Meere anyi ebere [VERSE 5] Naani Gi Bu Onye Nso Naani Gi Bu Dinwenu Naani Gi Kacha elu Jesu Kristi Na Mmuo Nso N'otito Nke Chukwu Nna Amen

Download the sheet music

OTITO DIRI CHINEKE

OTITO DIRI CHINEKE

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want