Otito by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

Alex Ugwu (OZIGE) Igbo Gloria Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Otito diri Chineke n'enu kasi enu. N'uwa udo diri ndi mmadu, ndi nwer'obi oma. Otito diri Chineke n'enu kasi enu. N'uwa udo diri ndi mmadu... VERSE 1 Anyi a jaa gi mma, gozie gi, anyi esekpuworo gi. Ose bur'uwa Chineke Eze nke enuigwe! VERSE 2 Chukwu Nna ji ike niine, Dinwenu Jesu Kristi Nwaturu nke Chineke Nwa nke Nna! VERSE 3 Gi onye n'ekpochapu njo nk'uwa meer'anyi ebere no n'aka nri nna, meer'anyi ebere. VERSE 4 N'ihi na so gi di nso, so gi bu Dinwenu n'ebube Chukwu Nna Ise! Ise o! Ise o! Ise!!

Download the sheet music

Otito

Otito

By Alex Ugwu (OZIGE)
Staff & Solfa
Igbo
10 pages
0 Downloads
Gloria
0 0

More lyrics you may want