ORIRI NSO by Nnakebe Michael-Dominic — Lyrics

Nnakebe Michael-Dominic Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Staff & Solfa notation

Full Lyrics

VERSE ONE Jesu bụ oriri nsọ, Onye ọbụla riri ya n'obi dị mma G'enwe ndụ ebighịebi. CHORUS Aga m eje na altar wee nara ya n'uju N'ihi na ọ bụ ya n'enye ndụ. VERSE TWO Jesu bụ mmanya n'enye ndụ, Onye ọbụla ṅụrụ ọbara Dinwenu G'enwe ndụ ọkpụ. Kristi ekwugo ya wee sị: VERSE THREE Abụ m achịcha n'enye ndụ Nke si n'eluigwe wee bịa n'ụwa. Onye ọbụla riri ahụ m o G'enwe ndụ ebighịebi. Ụmụ nne m, K'anyị jee nara ya.

Download the sheet music

ORIRI NSO

ORIRI NSO

By Nnakebe Michael-Domini...
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs
0 0

More lyrics you may want