Full Lyrics
Echichi ony'uko Chukwu na katolic emego ya okenye.
Okenye na zayon! zayon! zayon anyi bu Africa.
Echichi ony'uko Chukwu eh! nezie n'ebuli ogbenye
na zayon! zayon! zayon anyi bu Africa.
Okenya dighi mma i ko n'obodo.
Okenya dighi mma i ko, chacha.
Okenya dighi mma i ko n'obodo n'obodo n'obodo a eh!
Umunnem' cheta oh! cheta oh! nwannem
cheta, cheta oh na nno nyere ha bukwa ihe ngozi
na nno nyere ha n'ewe ta kwa udo.
Echichi, Echichi
Echichi nke en'igwe, en'igwe.
Onyiny'udo, onyiny'udo bu onyinye ndi uko chukwu.
O tite mmanu obodo bu onyiny'udo.
Ekene di kwara chukwu mgbe nile.
Onyiny'udo, onyiny'udo bu onyinye ndi uko chukwu.
Ngozi ri ndi uko Chukwu niile eh!