Full Lyrics
REFRAIN
Ụmụ Chineke gaa n'iru, gaa nye Chineke ihe ọma
Bụ Onye nwe onyinye dị nma
Ụmụ Chineke gaa n'iru, gaa nye Chineke ihe ọma
Bụ Onye nwe onyinye dị nma.
VERSE 1
Ngị Chukwu bụ Onye dị nma
So Ngị bụ Onye kelu ụwa nile
Onyinye anyị eji abịa
Chineke biko narọ onyinye anyị
So Ngị Chukwu n'agọzi ndị Gị mgbe nile
Nara Chukwu onyinye ndị Gị
Chineke biko narọ onyinye anyị.
VERSE 2
Na Ngị Chineke k'obi m gbabara
O Chukwu ji ndụ m
Ihe nilem nwere si n'aka Gị
O Chineke biko narọ onyinye anyị.
VERSE 3
O tụtụ ndụ m m'ọ jẹ ngala
Mebie onyinye n'ere ha
Ma gọzie Chineke Onye nwe ndị nke Gị
O Chineke biko narọ onyinye anyị.
VERSE 4
Ego n'enye ndụ aka
Ọbụghị ndụ
Ọbụghị ndụ n'onwe ya
Onye Chukwu gọziri kele Chi ya
O Chineke biko narọ onyinye anyị.
VERSE 5
A kụnụbam bụ Chukwu nwe ha
Aga m eji ha wee jeere Chi m ozi
Makana Onye n'enye ka O n'enye mmaji
O Chineke biko narọ onyinye anyị.