Onyinye Di Nma - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
21 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Onyinye Di Nma by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Ụmụ Chineke gaa n'iru, gaa nye Chineke ihe ọma Bụ Onye nwe onyinye dị nma Ụmụ Chineke gaa n'iru, gaa nye Chineke ihe ọma Bụ Onye nwe onyinye dị nma. VERSE 1 Ngị Chukwu bụ Onye dị nma So Ngị bụ Onye kelu ụwa nile Onyinye anyị eji abịa Chineke biko narọ onyinye anyị So Ngị Chukwu n'agọzi ndị Gị mgbe nile Nara Chukwu onyinye ndị Gị Chineke biko narọ onyinye anyị. VERSE 2 Na Ngị Chineke k'obi m gbabara O Chukwu ji ndụ m Ihe nilem nwere si n'aka Gị O Chineke biko narọ onyinye anyị.
Read full lyrics

About Onyinye Di Nma

“Onyinye Di Nma” is a joyful and rhythmic Igbo offertory hymn composed by Jude Nnam. The title translates to “A Good Gift,” and the song is a vibrant call to the children of God to step forward and present their best offerings to the Creator, who is the source of all good gifts.

In Nigerian Catholic parishes, this piece is a staple during the presentation of gifts at Mass. The refrain, “Ụmụ Chineke gaa n'iru” (Children of God, go forward), naturally accompanies the physical procession of the congregation dancing down the aisle to the altar. The verses reflect a deep sense of gratitude and surrender, acknowledging that God is the author of life and that everything we possess ultimately comes from His hands.

Choirs love singing this piece because of its lively, engaging tempo and the way it unites the entire church in a spirit of thanksgiving. It reminds the faithful that true wealth belongs to God, and that offering our gifts back to Him is an act of profound worship and joy.