Onyedikachukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
50 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 6 pages

Onyedikachukwu by Jude Nnam — Lyrics

VERSE 1 Onye dị ka Gị? Onye dị ka Gị? Onye gaije n'elu mmiri. Agụ n'eche mba! Isi mbido na isi njedebe. Onye dị ka Gị? Oke mmiri n'ebu ụzọ. REFRAIN Onye dị ka Gị? Onye dị ka m? Eh! O je na mmụọ gwe! O je na mmụọ! Onye dị ka Chi mo, Onye dị ka Nna n'afọ! Onyoru ebube Ekwu e me! Onye n'enye m ihe mo! O ji ọbara kpụ nwa n'afọ! Olori ihe lori nyi. Onyiny' amara Gị ba r'ụba; Onyinye ngọzi, Onyinye nwa, Onyiny' akụ n'iho n'ụkwụ n'ọgbọ agha! O gbara nkịtị O kwu biri n'ọnụ Ya! Bute nụ iho mmanya. Kelee Chineke maka ngọzi Ya. Buru achịcha bu sọ mma bja n'ihu Gị, Nnannem, bja n'ihu Gị. K'anyị jee n'altar. Onye dị ka Gị? Onye dị ka Chineke Nna mo.
Read full lyrics

About Onyedikachukwu

"Onyedikachukwu" is a vibrant and deeply theological Igbo offertory hymn by Jude Nnam. The title carries the profound question, "Who is like God?", and the entire piece serves as a joyful, rhythmic answer. The verses take the choir and congregation through a litany of Christ’s miracles, praising the one who walks on water, heals the sick, turns water into wine, and raises the dead. It builds a picture of an all-powerful Creator who is intimately involved in our lives, marveling at the God who uses blood to form a child in the womb and who fights our battles.

In the choir loft, this song shines during the Offertory procession. The lyrics directly call the people to action, inviting us to bring our gifts of bread and wine to the altar ("Buru achịcha... bja n'ihu Gị"). As the voices layer together, the song moves from recounting God's mighty deeds to a communal act of thanksgiving for His abundant grace, blessings, and protection. It is a piece that naturally lifts the spirit of the congregation, turning the presentation of the gifts into a true celebration of God's unmatched greatness.