Onyedikachukwu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 14 pages

Onyedikachukwu by Jude Nnam — Lyrics

[VERSE 1] Onye dịka Gị? Onye mere nd'isi ha hụb'ụzọ. Onye dịka Gị? Onye ga r'ije n'elu mmiri. Agụ n'echemba! Ebube Dike! Isi mbido na Isi njedebem o, Onye dịka Gị? [REFRAIN] Gị? Onye dịka Chukwu, Chineke onyinye? Onye dịka Chi masịa masị! Ony'onyinye. Onye n'enye m'ihe mara nma? Onyiny'amara Gị bar'ụba; Onyinye ngozi, Onyinye nwa, Onyiny'akụ n'ih'onwunwe. Agam ebur'iko kiti okwu biri n'ọnụ Ya! Butenu iko mmanya nye Gị ekele. Agam eburu achịcha bụ sọ nma bịa n'iru Gị. Agam ebur'ih'onyinye Nwanne m, bịa, but'onyinye, k'anyi jee, wee tuoro Gị mmamma, n'ọdịgh'onye dịka Gị, Chineke Nna m o. [VERSE 2] Onye mere ngwụrọ ọ gab'ije, onye dịka Gị? Onye zur'igwe mmadụ nri, onye dịka Gị?
Read full lyrics

About Onyedikachukwu

When we sing "Onyedikachukwu" during the Offertory, we are doing more than just walking up the aisle with bread and wine. We are reminding ourselves exactly who we are bringing these gifts to. The title asks a simple question—"Who is like God?"—and the verses answer it by recounting His mighty deeds. From making the blind see and walking on water, to feeding the multitudes and raising the dead, the lyrics paint a picture of an unmatched, all-powerful Father.

Jude Nnam’s arrangement gives each section of the choir a moment to lead, building a joyful momentum that fits perfectly with the procession of gifts. By the time we reach the fifth verse, the focus shifts directly to the altar. We sing of the sacrifice on the cross, the blood and water, and ask God to receive the bread and wine from the hands of the priest for the forgiveness of sins. It is a deeply moving way to connect the miracles of Christ’s life with the Eucharistic meal we are about to share.