ONY'ỌZUZU ATỤRỤ'ỌMA by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo English Communion Hymns Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Messiah bụ Onye na zụ m dị ka atụrụ Ọ dighi ihe na kọ m n'ụwa Ya mere n'a dima ma jiji ji nwanne a dima ma jiji ji Dim ka ugwu Zayọn a dima ma jiji ji a dima ma jiji ji chacha! VERSE 1 Ony'ọzuzu atụrụ ọma Ony'ike, Ony'ike Ọdụ m ije Ozi m ụzọ Onye ike o O me mma Ọbụrụ godu na m je ije n'ugwu na ndida ndị a jọ mmụọ Egwu obula a ga ghi a tụ m ụjọ oh! CODA K'anyi je zuko nụ, k'anyi je zuko nụ, k'anyi je zuko nụ N'ụlọ Messiah, k'anyi je zuko nụ K'anyi je zuko nụ, k'anyi je zuko nụ na Galilee Ebe Chineke Nna n'eche anyi Ebe Chineke Nna ga gọzi anyi Ebe Chineke Nna g'enye anyi nzọpụta K'anyi je zute ya, maka Messiah ah Ihu n'anya na obi ọma ga n'eso m n'ụbọchi nile A ga m ebi n'ụlọ Chukwu ruemgbe ebi ghe ebi I see, I see, I see.

Download the sheet music

ONY'ỌZUZU ATỤRỤ'ỌMA

ONY'ỌZUZU ATỤRỤ'ỌMA

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo, English
2 pages
12 Downloads
Communion Hymns Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want