ONYE MMEMME (Prayer of the Faithful) by Emi Moses, Pascal Palm & Bantus — Lyrics

Emi Moses, Pascal Palm & Bantus Igbo Prayer of the Faithful (POF) Prayer Solfa notation

Full Lyrics

Etu anyị si kpe n'ekpere biko meere anyị ya Onye mmemme, Ihe anyị takịịrị gị na ntị ị g'eme ya mak'ị marị emeewo, Biko Chukwu ọma too ntị n'ala zanụ m ekpere, Nke si anyị n'obi pụta biko meere anyị ya n'oge erugo Nna doo!

Download the sheet music

ONYE MMEMME (Prayer of the Faithful)

ONYE MMEMME (Prayer of the Faithful)

By Emi Moses, Pascal Palm...
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Prayer of the Faithful (POF) Prayer
0 0

More lyrics you may want