Onye Di Ka Kristi by Fr. Azuka — Lyrics

Fr. Azuka Igbo Hymns Prayer Communion Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ọ bụ onye g'adịrị mụ ka Kristi Onye nwem Kristi nnọ Kuziere mụ ụzọ nk'elu igwe Kristi doo. VERSE 1 Onye nwem, Onye nwem Aga m esogide Gị ruo n'ọnwụ. VERSE 2 Okwu nke Chukwu abịa n'obi anyị Kristi O Nwa nke Chukwu Ibiala. VERSE 3 Ụwa nile juru n'amara Nwa nke Chukwu, Kristi anyị n'eto Gị O Chukwu. VERSE 4 Alleluia, Alleluia Werenu ọnụ too Chukwu.

Download the sheet music

Onye Di Ka Kristi

Onye Di Ka Kristi

By Fr. Azuka
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Hymns Prayer Communion Hymns
0 0

More lyrics you may want