ONYE BU EZE EBUBE? - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Chris N. Oji
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

ONYE BU EZE EBUBE? by Chris N. Oji — Lyrics

REFRAIN Onye bụ eze nke ebube? Onye bụ eze nke ebube? Ọ bụ onye nwe anyị, Ọ bụ onye nwe anyị. VERSE 1 Nabatanụ ya, Mehee obi gị nwanne m ka ọ bata. Kwadooro ya ọnọdụ na ndụ gị n'ihi n'ọ bụ onye kere gị. Ọnụzọ okpu litenu elu, Ọnụzọ okpu litenu elu, Litenu, litenu, litenu elu ka eze d'ebube wee bata.
Read full lyrics

About ONYE BU EZE EBUBE?

"Onye Bu Eze Ebube?" is a triumphant Igbo setting of Psalm 24, asking the ancient scriptural question: "Who is the King of Glory?" Chris N. Oji captures the majesty of this moment, building a choral piece that feels both regal and deeply welcoming. The melody calls on the faithful to open their hearts and lift up the ancient gates so that the Lord of Hosts may enter.

In the choir loft, this piece shines brightest during Entrance processions or on feasts like Palm Sunday and Christ the King. The arrangement moves from a bold, questioning refrain into verses that declare God's might, calling Him "Dike ọgụ n'agha" (the mighty warrior in battle). As the voices layer and rise on the command to "litenu elu" (lift up), the congregation's spirit lifts with them, making ready a place for the Lord.