Full Lyrics
[CHORUS]
Mgbe m chetara ịdị mma gị Nna m,
Amaghị m ebe m gaebido kele.
Chineke m emema, Onye dị nso,
N'ihi ọmụme re m o, ọrụ aka gị.
Bịarụ ba afọ ma gị zụrụ ke o, m'ọ ka chie.
Chukwu ma, Chukwu ma, o d'o m'ọ ka chie.
Omenụkọ m o, ụfọdụ n'eto gị,
Chukwu mara isia to n'am b'a o.
Odogwu n'agha, o di m fe kwen buli,
Nare ekele n'gị b'a.
O yo yo Chukwuọma o m'ọ ka.
Kan' ri ih'a n'e to gị, a ma n'a mesia masi,
Chukwuọma kele o m'ọ ka.
Chie, Omenụkọ m o, Omenụkọ kụ.
Ma Omenụkọ, chin'emem ma, o m'ọ ka chie.
Amaghị m ebe m g'e bido tuoro ya mma ma,
N'ihe o m'o me re m'o.
[VERSE 1]
A fụrụ ma Onye s'a zọ k'ọzara m'o,
Chukwu ọma, a jaru m onye gbụrụ o,
Chinie re m a k'e m'o.
Chukwu ọma, chidim ma o,
Chinie re m a k'e m.
N'a chọkwu ma obibi ya, n'e le y'a ngani ru mgbe u...
Maka chukwu mar'ọwụya n'e le y'a ngani ru onye bube.
Zọ m m ebe m o kwụrụ kwụrụ sị m o,
E feta meghe n mgbe ihe gwụrụ bi m'o.
Chineke m a ngani ru, anụ kporon kụ n'e juo nụ ehi,
Kele chi, o me n'u ka kụ,
A nụrụ nụrụn d'o, Odogwu n'agha o ka k'i.
Mela o, die bube dị nso, d'o ko nụ,
E wo Chukwu m'o.
Kele ya n'o mela, Omenụkọ.
[VERSE 2]
I h'u wa sịn'a kara ka,
Mgb'i ke gwụrụ m mad'o kpoba.
Chukwu o gbata ra y'o s'e nyem'a ka,
O yo yo Chukwu.
Ọla ọcha n'o le do, a kụ n'ai h'e nwe nwe,
O kwa gị nyem jide, Omenụkọ.
I h'u m'u wa jie mee m'n'yan ga,
Ma onye dị nso na r'e ke le.
Ka chim ji ri chọ mụ mma,
I h'o me re m'o, o nụm'a pụgh'i kọcha.