Omenuko - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
3 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

Omenuko by Nwamba Ifeanyi (Oku) — Lyrics

[CHORUS] Mgbe m chetara ịdị mma gị Nna m, Amaghị m ebe m gaebido kele. Chineke m emema, Onye dị nso, N'ihi ọmụme re m o, ọrụ aka gị. Bịarụ ba afọ ma gị zụrụ ke o, m'ọ ka chie. Chukwu ma, Chukwu ma, o d'o m'ọ ka chie. Omenụkọ m o, ụfọdụ n'eto gị, Chukwu mara isia to n'am b'a o. Odogwu n'agha, o di m fe kwen buli, Nare ekele n'gị b'a. O yo yo Chukwuọma o m'ọ ka. Kan' ri ih'a n'e to gị, a ma n'a mesia masi, Chukwuọma kele o m'ọ ka. Chie, Omenụkọ m o, Omenụkọ kụ. Ma Omenụkọ, chin'emem ma, o m'ọ ka chie. Amaghị m ebe m g'e bido tuoro ya mma ma, N'ihe o m'o me re m'o. [VERSE 1] A fụrụ ma Onye s'a zọ k'ọzara m'o, Chukwu ọma, a jaru m onye gbụrụ o, Chinie re m a k'e m'o. Chukwu ọma, chidim ma o,
Read full lyrics

About Omenuko

"Omenuko" is a vibrant Igbo thanksgiving song that captures the overwhelming feeling of gratitude to God. The title itself points to the Lord as the ultimate provider—the one who steps in and acts generously even in times of scarcity. From the very first line, "Mgbe m chetara ịdị mma gị Nna m, amaghị m ebe m ga-ebido kele" (When I remember your goodness my Father, I don't know where to start thanking you), the piece sets a tone of deep, joyful reflection on God's endless blessings.

In the choir loft, this composition by Nwamba Ifeanyi is a favorite for the Offertory procession or as a lively Recessional hymn. The arrangement builds an energetic, rhythmic momentum that naturally invites the congregation to dance forward with their gifts. As the voices layer through the verses, praising the "Odogwu n'agha" (Mighty in battle) and "Chukwuọma" (Good God), the music creates a powerful atmosphere of communal celebration and unwavering faith in God's providence.