OKAKA. (Pg 2). by Steven — Lyrics

Steven Igbo Concert Anthems Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

Kene ya, kene ya, tobe ya, tobe ya, otito dịlị nụ Jesu. Chukwu n'igwe, Okaka, ọ bụ Okaka, ewo Okaka, Kene ya ewo Okaka, ọ bụ Okaka, ewo Chineke m Okaka. Ewo Okaka. [Soprano Solo] Ewo Nna, Chukwu Nna, Chukwu Nna, Ewo Nna, Chukwu Nna, Okaka. [Chorus] Ebube dike, ebube dike, ebube dike, ebube dike, Ewo Nna, Chukwu Nna, Chukwu Nna, Ewo Nna, Chukwu Nna, Chukwu Nna. Nnụ kachasie nụ, nnụ kachasie nụ, Bịa nụ biko k'anyị tobe Chukwu, nnụ kachasie nụ, Bịa nụ biko tobe onye nwe anyị, nnụ kachasie nụ. Onye n'eduba anyị ije, agam eto bobu na, ị nwe tobo Chukwu, Onye n'eduba anyị ije, agam eto bobu na, ị nwe tobo Chukwu. Otito dịlị Chukwu dọnụ kachasị enu, ise, ise, ise, ise. Otito dịlị Chukwu dọnụ kachasị enu, ise, ise, ise, ise. Otito dịlị, ise, otito dịlị. Ise, ise, ise, ise.

Download the sheet music

OKAKA. (Pg 2).

OKAKA. (Pg 2).

By Steven
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Concert Anthems Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Celebrations
0 0

More lyrics you may want