Full Lyrics
[O JIM EME ỌNỤ]
SOPRANO SOLO
Ọ jim'e meọnụ ihe ri a gị akọkwalam shianyi gị
hụni ihem jiemere ọjọjịa kọkwala m o
TUTTI
Ọ jim'e meọnụ ihe ri a gị akọkwalam shianyi gị
hụni ihem jiemere ọjọjịa kọkwala m o
SECTION C
Ọ jim'e meọnụ ihe ri a gị akọkwalam akọkwalam
Ọ jim'e meọnụ
Ọ jim'e meọnụ e
Ọ jim'e meọnụ
Ọ jim'e meọnụ ihe ri a gị akọkwalam o shianyi gị
hụni ihem jiemere ọjọjịa kọkwala m o
SOPRANO SOLO
Onye mearụmụnadị e
TUTTI
Onye mearụmụnadị bịa gburu makai nụna O!
Onye mearụmụnadị e
Onye mearụmụnadị bịa gburu makai nụna e
[ONYE AGHALA NWANNE YA]
SOLO
Onye aghala nwanne ya, na nwanne bụ onyinye Chukwu,
Onye aghala nwanne ya, nwanne bụ ihe ukwu
CHORUS
Delu delu ọ bụgwu nakụ, delu delu
Onye aghala nwanne ya
Nwanne bụ ihe ukwu
N'obi nwanne ajọ
N'obi nwanne d'ajọ