Full Lyrics
CHORUS
Ọjị ọkụ n'eri aja emewo ihe o jiri buru Chukwu
Odogwu akataka
Chiemena eh nwa nnem Chiemena eh
Ah odogwu nwannem Chukwe me na
A gam'a tụrụ ya mma mma
K'anyị tuoro ya mma mma
VERSE 1
Chiemena eh ihe o jiri buru Chukwu
Udem na a sụ okwị hụrụ n'ọzawo m'ekpere
Doro n'ime ndụm ọnazọ m o
VERSE 2
A bịaram kam kele Chukwu ebe o mere k'ọdịrịm mma
Oseburuụwa a gam'a tụrụ gị mmamma
Ngọzi gị bar'ụba n'ebem nọ ọ nasọm usọ
VERSE 3
Chi dị mma okwị hụrụ n'omewom mma
Bute nụ egwu dịmma n'ogene k'anyị kele Chukwu
Bute nụ nnukw'onyinye k'anyị jee si ya n'ome na