Full Lyrics
REFRAIN
Ọgọ Chukwu meere m o, ọgọ Chukwu, ọgọ Chukwu meere m o
Chukwu ọgọ mekwala k'osi eme
Agam atụrụ ya mma mma, ngwanụ k'anyị jee nye ya ekele
Chukwu ọgọ mekwala k'osi eme
K'anyị jee nụ n'ezie, ọgọ Chukwu meere m ehika
VERSE 1
Chukwu ọgọ a bịago m o
Chukwu ọgọ lekwa m n'ihu ekwu gị
Chukwu ọgọ nara ekele m jiri bịa
Chukwu ọgọ ribotụ otito m jiri bịa
Ọgọ Chukwu meere m n'ọbụ ka
Ihe Chukwu meere m n'ọ barụba
Ndu m dị n'ọbụkwa ọgọ Chukwu
Ahụ ikem n'ọbụkwa ọgọ Chukwu
Ego m nwere n'ọbụkwa ọgọ Chukwu
Ezinụlọ m bụkwa ọgọ Chukwu meere m o
Olisa m o
Ony'ọma m o
VERSE 2
Chukwu om'ọgọ
Om'ọgọ Chukwu om'ọgọ
Om'ọgọ
Chukwu om'ọgọ
Om'ọgọ naranụ onyinye m o
Nke si n'ọgọ imeere m o
Chukwu naranụ ya gọzie
Onyinye si n'ọgọ imeere m o
Naranụ ya gọzie