OGOCHUKWU (Thanksgiving) - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
18 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

OGOCHUKWU (Thanksgiving) by Kelvin Chinonso Anozie — Lyrics

REFRAIN Ọgọ Chukwu meere m o, ọgọ Chukwu, ọgọ Chukwu meere m o Chukwu ọgọ mekwala k'osi eme Agam atụrụ ya mma mma, ngwanụ k'anyị jee nye ya ekele Chukwu ọgọ mekwala k'osi eme K'anyị jee nụ n'ezie, ọgọ Chukwu meere m ehika VERSE 1 Chukwu ọgọ a bịago m o Chukwu ọgọ lekwa m n'ihu ekwu gị Chukwu ọgọ nara ekele m jiri bịa Chukwu ọgọ ribotụ otito m jiri bịa Ọgọ Chukwu meere m n'ọbụ ka Ihe Chukwu meere m n'ọ barụba Ndu m dị n'ọbụkwa ọgọ Chukwu Ahụ ikem n'ọbụkwa ọgọ Chukwu
Read full lyrics

About OGOCHUKWU (Thanksgiving)

"Ogochukwu (Thanksgiving)" is a lively Igbo offertory hymn that overflows with gratitude for God's boundless grace. The title centers on the concept of divine favor, and the lyrics reflect a heart deeply moved by the many blessings the Lord has provided. From the gift of life and good health to the blessing of family and provision, the song acknowledges that everything we have is a result of God's goodness.

In the choir loft, this piece shines during the Offertory procession or special thanksgiving moments, especially at weddings and family celebrations. The energetic structure invites the entire congregation to join in the procession, bringing their gifts to the altar. As the sopranos lead the verses, recounting specific blessings like "Ndu m dị" (my life) and "Ezinụlọ m" (my family), the music creates a joyful atmosphere of communal praise. It is a wonderful choice for any choir looking to lead the church in a spirited, dancing thanksgiving.