Oge Erugo by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Entrance songs Hymns Celebrations Prayer Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Oge erugo ee, oge erugo ee, Umunna zukọtanu n'ihu Altar. Oge erugo k'anyi sekpuere Osebuluwa, Chukwu Onye n'eny'udo. VERSE 1 Bianu sekpuere Chukwu, Bianu, kpoo isiala nye Ya. Ya bitanu Umu Chineke, Bianu kpoo isiala nye Ya, K'anyi tobe Ya, Kpoo isiala nye Ya. VERSE 2 Bianu k'anyi too Chukwu, Bianu werukwe too Ya. Bianu kpoo isiala nye Ya. VERSE 3 Bianu k'anyi kele Chukwu, Maka ihe nile ọ n'emere anyi. Bianu kpoo isiala nye Ya. VERSE 4 Bianu k'anyi yọọ Ya mgbaghara njọ, Mee ebere maka njọ anyi. Bianu kpoo isiala nye Ya. VERSE 5 Bianu k'anyi zukọta, Kọọrọ Ya mkpa anyi, Chukwu di ebube n'aza ekpere. Bianu kpoo isiala nye Ya.

Download the sheet music

Oge Erugo

Oge Erugo

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
3 pages
138 Downloads
Entrance songs Hymns Celebrations Prayer
0 0

More lyrics you may want