Full Lyrics
CHORUS
Anyị n'arịọ Gị, Chineke Nna,
k'ị gọzie onyinye anyị n'enye Gị.
VERSE 1
Mee k'ọ si na mmụọ anyị pụita,
k'ọ kwesị ị n'ị ga anara ya.
VERSE 2
Si n'ihe nile anyị n'enye
Mee k'anyị bụrụ ezigbo ụmụ Gị
VERSE 3
Ọla ọcha ma ọbụ ọla edo
Chineke, ọ dịghị nke m ji bịa
VERSE 4
Ọbụ nanị n'ebere Gị
Ka m tụkwasịrị ndụ m nile.