Full Lyrics
[CHORUS]
Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,
Ọ bụ n'efu n'efu ka ha dọgbuworo onwe ha
N'ọlụ n'ime ya, bụ ndị naewu ya.
Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,
Ọ bụ n'efu ka ha dọgbuworo onwe ha
N'ọlụ n'ime ya, bụ ndị naewu ya.
Jehova ewughị ụlọ.
Ọ bụrụ na Jehova m'ọ ewughị ụlọ,
Ọ bụ n'efu ka ha dọgbu onwe ha n'ọlụ,
Bụ ndị naewu ya.
Ọ bụ n'efu, n'efu, n'efu,
Ọ bụ n'efu ka ha dọgbu onwe ha n'ọlụ.
Ndọgbu, ndọgbu n'ọlụ.
[SOPRANO SOLI]
He e i e o e o!
Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,
Ọ bụ n'efu ka ha naadọgbu onwe ha n'ọlụ,
Bụ ndị naewu ya o.
Ọ bụ n'efu, ọ bụ n'efu,
M'ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,
Ndọgbu, ndọgbu, ndọgbu, ndọgbu n'ọlụ.
Ọ bụ ndọgbu.
[TENOR SOLO & SOPRANO DUET]
E, ọ bụ ndọgbu n'ọlụ k'ọ bụ.
Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ,
Ọ bụrụ na Jehova ewughị ụlọ ho, Ah!
Ọ bụ n'efu n'efu n'ọlụ.