Obu Mama Ezigbo Nne by Emmanuel Atuanya — Lyrics

Emmanuel Atuanya Igbo English Mothers song Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Ọ bụ onye naatọ n'obi o Ọ bụ mama ezinne mama m o [CHORUS] Mama m o ezinne Onye obi ọma Chukwu biko gọziere m nne m mama m o [VERSE 1] Mgbe agụụ naagụ m o Mgbe akpịrị kpọrọ nkụ Nne m o nne Nyere m ezigbo nri Mgbe ahụ nyere m mmiri [VERSE 2] Nne buuru m n'afọ nine months Ọ dịghị iwe mụputa m o Were akwa kpuchide m o Nne chụụrụ m ara eh Ara nne m ọ naasọ m o [VERSE 3] Mgbe m naebe akwa Nne hichara m anya eh Nne kuru m n'ahụ Sị ezi nwa m bịa zuru ike [VERSE 4] Nne zụrụ m o n'ụwa N'ụlọ akwụkwọ dị mma Nne bu ọnụ ka m Wee rijuo afọ [VERSE 5] Chukwu Nna bi n'igwe Biko gọzie m nne m oge niile Nye ya ndụ n'ogologo Ndụ na ahụ isike

Download the sheet music

Obu Mama Ezigbo Nne

Obu Mama Ezigbo Nne

By Emmanuel Atuanya
Solfa
Igbo, English
2 pages
3 Downloads
Mothers song Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want