K'ANYI JEE N'OBI EZE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Linus Okwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

K'ANYI JEE N'OBI EZE by Linus Okwu — Lyrics

Ọbịna sọ mụ o, ai yei ye Ọbịna sọ mụ o, ai yei ye Mgbe m nụrụ ka a naasị E k'anyị je nụ n'ụlọ nsọ Ai yei ye, Ọbịna sọ mụ o, ai yei ye K'anyị jee n'obi eze Onye ihe nile dị n'aka ya Ai yei ye, Ọbịna sọ mụ o, ai yei ye Onye n'enwero mbido nke o jie nwe njedebe Ọchị nile, Eze ukwu Nwannem, ai yei ye Ọbịna sọ mụ o, ai yei ye We n'añụrị bata k'anyị kele Chineke onye ọma Ai yei ye, Ọbịna sọ mụ o, ai yei ye Oseburụwa na n'ekele Onye nwe mmadụ a bịara mbe gị Ai yei ye Anyị sị k'anyị bịa kpọrọ ị isiala Ihe ị naanara anyị ebuka Ai yei ye Ogologo ndụ gị n'enye anyị Ahụ ike anyị dị gị n'aka
Read full lyrics

About K'ANYI JEE N'OBI EZE

This vibrant Entrance hymn draws its inspiration directly from the joy of Psalm 122. The title, "K'ANYI JEE N'OBI EZE" (Let us go to the King's palace), sets a tone of eager procession, and the opening lines immediately echo the psalmist's gladness: "I rejoiced when I heard them say, let us go to the house of the Lord." It is a song of gathering, calling the faithful to leave their homes and step into the presence of God.

The piece unfolds as a grand invitation to worship. The lyrics guide the congregation through the physical and spiritual steps of entering the church—bringing praise, bowing down in reverence, seeking forgiveness, and preparing to receive blessings in the Holy Mass ("Na missa dị asọ Chukwu"). The verses also take a moment to marvel at God's creation, praising the Maker of the moon, the stars, the hills, and the valleys, declaring that all good things in the world belong to Him.

Musically, the arrangement captures the lively, marching momentum of a Nigerian Catholic procession. The rhythmic "ai yei ye" in the melody line is anchored by a continuous, driving response of "K'anyi jebe nuo" (Let us go) in the lower voices. This call-and-response structure creates a natural walking pace for the choir and altar servers, gathering the people with gladness as they approach the altar.