K'ANYI JEE N'OBI EZE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
15 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Linus Okwu
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

K'ANYI JEE N'OBI EZE by Linus Okwu — Lyrics

[Intro / Verse 1] Obi naasọ mụọ ai yei ye Obi naasọ mụọ ai yei ye Nụnụ ka a naasị ee k'anyị jeenụ n'ụlọ nsọ K'anyị jeenụ n'obi eze Onye ihe niile dị n'aka ya Onye je akọ ya dịrị n'onwe ya Nwe rọ mbido nke o jiri nwe njedebe O Chineke eze ukwu Nwannem wer' aṅụrị bata k'anyị kele Chineke ony'ọma [Bass Solo 1] Oseburụwa nara ekele o Anyị sị k'anyị bịa kpọrọ gị isi ala Ihe ị naemere anyị ebuka Ogologo ndụ gị n'enyegnyị Anụikegnyị dị gị n'aka Iji naedegnyị n'akọ bụ ọrụgkasị Ụmụ n'ụbanyị bụ ọrụgkasị Iji bịa n'iru gị i kpọrọ gị isi ala Ọmalịcha, ọmalịcha, ọmalịcha Ọmalịcha bụ ọnwaka ya Ọnwa na kpakpando nwa nnem ọkwa Chukwu kere ha Anyenụ nwanụ mmiri a nwala tobe Chukwu
Read full lyrics

About K'ANYI JEE N'OBI EZE

"K'ANYI JEE N'OBI EZE" by Linus Okwu is a vibrant, rhythmic call to worship that captures the excitement of gathering in God's presence. From the very first lines, the song invites the congregation to step into the sanctuary with joy—"k'anyị jeenụ n'obi eze" (let us go to the King's palace). It sets a perfect tone for the Entrance procession, reminding everyone that they are approaching the throne of the Almighty, the one who holds all things in His hands and has no beginning or end.

The arrangement is full of life and movement, typical of a grand Nigerian Catholic entrance hymn. While the sopranos lead the bright opening, the piece soon opens up into rich call-and-response sections where the bass and tenor voices take the lead, praising God's beauty ("Ọmalịcha") and marveling at His creation of the moon and stars. The lyrics beautifully weave together deep reverence—asking for forgiveness and blessing in the Holy Mass—with an irresistible urge to celebrate.

By the final pages, the song bursts into a full celebration. The choir calls on the people to bring out their instruments ("butenụ ngwa egwu") and the traditional ogene bell to dance for the Lord. It is a piece that demands energy from the choir loft and naturally gets the congregation swaying as Mass begins, offering a "good dance" (egwu ọma) to the God of mercy and salvation.