Obi M Choro Gi by Chidi Ezigwe — Lyrics

Chidi Ezigwe Igbo Communion Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Bata bata bata bata N'ime m Dinwenu bata, achịcha si n'igwe ọbara Kristi Dinwenu bata n'ime m, obi m chọrọ gị Dinwenu bata n'ime m, obi m chọrọ gị Bata. VERSE 1 Bịa bata Chineke n'ime obi m o, bata biri N'ime m, obi m chọrọ gị. Onye natara gị N'oriri nsọ Chineke ị gaabata n'ime ya ma biri. VERSE 2 N'oriri nsọ, n'oriri nsọ, n'oriri nsọ, n'oriri nsọ Ị n'enye anyị onyinye, bata n'ime m Chineke Biri n'ime m ka ndụ amara nk'anyị wee bawanye. VERSE 3 Agụụ gị Chineke n'agụ obi m o, bata biri Biri O Chukwu mar'obi m o, akpịrị n'akpọ obi M nkụ maka gị Chineke, bịa bata bịa bata bata biri Belatara m oriri warawara agụụ ime njọ. VERSE 4 Dinwenu kwuru sị, Dinwenu kwuru sị, mmadụ Ọbụla n'erighị ahụ m ñụọ ọbara m agaghị Enwe ndụ n'ime ya. Nwanne m bịa nara Dinwenu k'onye gị mbe ndụ ebighiebi.

Download the sheet music

Obi M Choro Gi

Obi M Choro Gi

By Chidi Ezigwe
Solfa
Igbo
3 pages
4 Downloads
Communion Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want