NWATURU by EMMA ATUANYA — Lyrics

EMMA ATUANYA Igbo Agnus Dei (Lamb of God) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

Nwa atụrụ nke Chineke, Nke Chineke, mụọ, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa, Mebere, mebere. Nwa atụrụ nke Chineke, Nwa nwa nwa nwa, Nke Chineke, mụọ, Nye anyị udo, nye anyị udo, Nye anyị udo, nye anyị udo, Nye anyị udo.

Download the sheet music

NWATURU

NWATURU

By EMMA ATUANYA
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Agnus Dei (Lamb of God) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want