NURU EKPERE ANYI by Stanley Anih — Lyrics

Stanley Anih Igbo Prayer Prayer of the Faithful (POF) Anthems Solfa notation

Full Lyrics

[TENOR SOLO] Chukwu anyị abịawo e, anyị abịawo kwa e Olisa bi n'igwe ọkwa Gị bụ ike anyị o Olisa bi n'igwe ọkwa Gị bụ mgbọrọgwụ anyị o [CHORUS] Doh biko Olisa doh biko doh [BARITONE SOLO] Olisa doh biko meru ekpere anyị Olisa doh biko meru ekpere anyị o Olisa bi n'igwe biko nụrụ anyị o Anam ayọ nwa anyị o, enu nụrụ nwa anyị o Ewo Ya dịkwara nụ kem ma dịkwara nwa anyị mma Olisa Olisa doh egbe belu o ugo belu e Ka anyị n'ayọ Olisa doh biko meru ekpere anyị o Olisa doh biko nụrụ anyị o anyị o [CHORUS] Olisa doh biko, Olisa doh biko Nụrụ akwa anyị o Olisa biko, Olisa biko [BARITONE SOLO] Ogonogo ndụ, ogonogo ndụ na ahụ isike ka anyị n'ayọ Makana ndụ bụ isi, ndụ bụ isi na ndụ bụ isi e Chukwu e Onye nwe anyị e nti kpere anyị o [CHORUS] Olisa biko, Olisa biko Olisa biko, Olisa doh [SOPRANO CANTORS] Cheta kwa Oh Chukwu n'anyị adịghị ike Anyị eweghị ike o nwe anyị Mana Gị Oh Chukwu bụ ike anyị o Biko biazịe zamu anyị o [BARITONE SOLO] Anyị n'ayọ Gị Olisa bi n'igwe nyenụ anyị udo Makana udo na ịdị n'otu na ewetagam nụrụ Olisa bikozie Olisa doh nụrụ kpere anyị o Ihe ọma e, ihe dị mma e rutunụ anyị aka Ihe ọma e, ihe dị mma e rutunụ anyị aka [CHORUS] Olisa doh, ewo Olisa doh Olisa nụrụ ekpere anyị o Olisa nụrụ ekpere anyị o Ma gozie anyị o Biko gozie anyị o Ise

Download the sheet music

NURU EKPERE ANYI

NURU EKPERE ANYI

By Stanley Anih
Solfa
Igbo
6 pages
3 Downloads
Prayer Prayer of the Faithful (POF) Anthems
0 0

More lyrics you may want