Nuribanu! Onye Nzof'ta Anyi Abiama by Michael C. Uzomah — Lyrics

Michael C. Uzomah Igbo Christmas Concert Anthems Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Nuribanu, nuribanu, nuriba, nuriba!!! Bia m'unu sor' n'egwu anyi, Bia m'unu sor' n'egwu anyi A m'ban' anyi Onye nzof'ta, A m'r' ya n'ulo an' nuriba Mmadu n'uwa niile nuriba!!! Neenu kpakpando kpakpando n'amuke n'Bethlehem. Neenu kpakpando, n'amuke, n'amuke n'Bethlehem. Kpakpando shir' n'eligwe gbadata bia nor' n'elu ulo onumanu mbe amur' Nwa ohuru Jesu, Nwahuru. Oha niile to' Onye nwayi maka n'Onye nzof't'anyi abiama. Kweme n'ukwe ohuru maka n'Onye nzof't'anyi abiama. Je g' de ne Bethlehem maka n'Onye nzof't'anyi abiama. 'Fee Eze amụ ohuru maka n'Onye nzof't'anyi abiama. [ALTO SOLO] Bianu m'anyi sekpuru Kristi Onye nzof't'anyi [SOPRANO SOLO] Bianu m'anyi sekpuru Kristi Onye nzof't'anyi [BASS SOLO] Bianu m'anyi sekpuru Kristi Onye nzof't'anyi [TENOR SOLO] Bianu m'anyi sekpuru Kristi Onye nzof't'anyi [TUTTI] Bianu m'anyi sekpuru Kristi Onye nzof't'anyi Oha niile to' Onye nwayi maka n'Onye nzof't'anyi abiama. Kweme n'ukwe ohuru maka n'Onye nzof't'anyi abiama. Je g' de ne Bethlehem maka n'Onye nzof't'anyi abiama. 'Fee Eze amụ ohuru maka n'Onye nzof't'anyi abiama. [TENOR SOLO] N'd' mmuoma n'asapur' ya N'd' mmadu n'akpon' ya ishiala Enigwe n'uwa n'ekwupụte ebube ya. Bianu bi'esepur' ye Jesu Onye nzof't'anyi. [ALLEGRO] Mba niile nuriba nu maka n'Onye nzof't'anyi abiama. [SOLO S/A] Oha niile gbalite nu k'anyi je g'ge n' ne Bethlehem. [TUTTI] Mba niile nuriba nu maka n'Onye nzof't'anyi abiama. [SOLO S/A] K'anyi sekpuru n'Eze am'r'anyi [TUTTI] Mba niile nuriba nu maka n'Onye nzof't'anyi abiama. [SOLO S/A] Vur' nu egwe, yor' n'uyo kwebe n'ukwe [TUTTI] Mba niile nuriba nu maka n'Onye nzof't'anyi abiama. [SOLO T/B] Mmadu niile obodo niile, nuriba nu [TUTTI] Mba niile nuriba nu maka n'Onye nzof't'anyi abiama. [SOLO T/B] N'd' Yoruba nuriba N'd' Hausa nuriba N'd' Igbo nuriba N'd' Benin nuriba N'd' Ijaw, Berom n'Igala, nuriba N'd' Calabar nuriba N'd' Urhobo, nuriba [TUTTI] Mba niile nuriba nu maka n'Onye nzof't'anyi abiama.

Download the sheet music

Nuribanu! Onye Nzof'ta Anyi Abiama

Nuribanu! Onye Nzof'ta Anyi Abiama

By Michael C. Uzomah
Solfa
Igbo
5 pages
4 Downloads
Christmas Concert Anthems Celebrations
0 0

More lyrics you may want