Full Lyrics
Nso nso nso nso
K'anyi soro ndi Muozi na ndi nso kwebe Chineke dinso
Eh! N'ezie Chim dinso eh! Chim dinso
Chim dinso n'ezie.
Oseburuwa Chinek'igwe ndiagha n'ezie I dinso, eh!
Eluigwe n'ala juputara n'ebube Gi
Chim dinso n'ezie.
K'anyi soro ndi Muozi kwebe hosanna n'elu kachelu.
Hosanna n'elu, hosanna n'elu
Hosanna n'elu, hosanna n'elu kachelu
O dingozi, O dingozi b'onye biara n'aha Onyenweanyi.
Eh! N'ezie Chim dingozi
Eh! Chim dingozi n'ezie.