Nso Nso Nso by Fr. Bart C. Ezeokafor — Lyrics

Fr. Bart C. Ezeokafor Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN I Nso Nso Nso eh, Nso Nso Nso eh Nso Nso O! Chimo I di Nso, Nso Nso eeh Nso Nso Nso eeh, Chimo I di Nso, I di Nso, Nso Nso eeh Nso eeh, Chimo I di Nso, I di Nso eh Chimo! I di Nso, I di Nso eh CANTOR 1 Oseburuwa Chineke Nke igwe ndi agha Eligwe na ala Juputara n'ebube gi! REFRAIN II Hozana n'ozana n'elu N'elu kasi'elu Hozan'ozaa n'elu N'elu Hozana n'elu kasielu N'elu n'elu kasi'elu CANTOR 2 O di Ngozi Bu onye biara n'aha Onyenweanyi

Download the sheet music

Nso Nso Nso

Nso Nso Nso

By Fr. Bart C. Ezeokafor
Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want