NSO NSO NSO by Fr. Ben Agbo — Lyrics

Fr. Ben Agbo Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ, nsọ, nsọ, nsọ. Nsọ e, nsọ e, Nsọ. Osebụrụwa nke igwe ndị agha, Ebube gị juputara n'eligwe n'ala. Hosanna, Hosanna n'elu. Ọ dị ngọzi bụ onye naabịa n'aha Onyenweanyị.

Download the sheet music

NSO NSO NSO

NSO NSO NSO

By Fr. Ben Agbo
Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy)
0 0

More lyrics you may want