Full Lyrics Nsọ, Nsọ, Nsọ, Oseburuwa Chineke nk'igwe ndị agha, Ebube gị juputara n'elu igwe n'ala, Hosannah! n'elu kasị elu, Hosannah, n'elu kasị elu. Ọ dị ngozi bụ onye bịara n'aha Onyenweanyị, Hosannah! n'elu kasị elu, Hosannah, n'elu kasị elu.