Full Lyrics Nso, nso, nso, Oseburuwa Chukwu n'igwe, ma ọlị agha. El'igwe n'ala juputara n'ebube gị. Hosana, hosana, hosana, Hosana n'elu kachasị elu. Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onyenweanyị. Hosana, hosana, hosana, Hosana n'elu kachasị elu.