Nso Nso Nso (Missa Inye Otito) by Nwatu, G. C — Lyrics

Nwatu, G. C Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Nsọ, nsọ, nsọ. Nsọ, nsọ, nsọ. Nsọ, nsọ, nsọ, nsọ. CHORUS Osebuluwa Chukwu ọma eh! ị dị nsọ. Osebuluwa Chukwu nk'igwe ndị agha nsọ. Ebube gị juputara eluigwe n'ala nsọ. Osebuluwa Chukwu nk'igwe ndị agha nsọ. Ebube Gị juputara eluigwe n'ala. Etu esi tie ya n'igwe, tie ya n'uwa, ka ndị mmadụ mara eh! na Chukwu dị nsọ ndị nmuoma n'eti eh! Ngwanụ k'anyị tie Hosanna, Hosanna n'elu kasielu. Mmadụ mara eh! na Chukwu dị nsọ ndị nmuoma n'eti eh! Hosanna ngwanụ k'anyị tie Hosanna, Hosanna n'elu kasielu. Tie Hosanna, Hosanna, Hosanna n'elu kasielu. BENEDICTUS Ọ dị ngọzi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị, Ọ dị ngọzi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị.

Download the sheet music

Nso Nso Nso (Missa Inye Otito)

Nso Nso Nso (Missa Inye Otito)

By Nwatu, G. C
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want