Full Lyrics
[REFRAIN]
Nsọ, Nsọ, Nsọ, Nsọ,
Nsọ Nsọ, Nsọ,
Chineke dị Nsọ.
Nsọ, Nsọ Nsọ, Nsọ Nsọ, Nsọ Nsọ, Nsọ,
Osebulụwa Chineke dị Nsọ.
[TENOR SOLO 1]
Eluigwe n'ala juputara n'ebube gị,
Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha.
[HOSANA]
Hosana, Hosana,
Hosana, Hosana,
Hosana, Hosana,
Hosana, Hosana,
Hosana n'elu kacha elu.
[TENOR SOLO 2]
Ọ dị ngọzi,
Ọ dị ngọzi,
Ọ dị ngọzi,
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha onyenweanyị.
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha onyenweanyị.