MISSA NGOZI - SANCTUS by JUDE NNAM — Lyrics

JUDE NNAM Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ nsọ ehi! Nsọ nsọ ehi! Chineke Nna. Nsọ ka Chineke dị ehi! Nsọ ka Chineke dị ehi! Olisa bulu ụwa bụ onye nsọ. Ose bulu ụwa, Chineke igwe ndị agha. Juputara eluigwe na ụwa. Hosanna, Hosanna n'elu kasịelu, kasịelu, Hosanna. N'elu kasịelu, n'elu kasịelu, Hosanna, Hosanna, Hosanna kasịelu, Hosanna dịrị, n'elu kasịelu. Nwa nke David, Hosanna.

Download the sheet music

MISSA NGOZI - SANCTUS

MISSA NGOZI - SANCTUS

By JUDE NNAM
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want