Full Lyrics
Nso nso, Nso nso,
Nso nso, Nso nso,
Nso nso, Oseburụwa Chukwu nke igwe agha.
Ebube gị jupụtara, jupụtara eluigwe n'ụwa.
Hosanna, Hosanna, Hosanna, Hosanna,
Hosanna n'elu kasị.
Ọ dị ngọzi bụ onye bịara, bụ onye bịara,
n'aha Onyenweanyị, n'aha Onyenweanyị.