NSO NSO NSO by CHIDUBEM DOMINIC OKOLI — Lyrics

CHIDUBEM DOMINIC OKOLI Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Burial / Funeral Hymns Mass Settings Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ Nsọ Nsọ Nsọ Nsọ Nsọ Nsọ Nsọ Nsọ Nsọ Nsọ Oseburụwa Chineke nke igwe ndị agha Eluigwe na ụwa jupụta n'ebube gị Hosana hosana hosana n'elu kasị elu Ọ dị ngọzi Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị

Download the sheet music

NSO NSO NSO

NSO NSO NSO

By CHIDUBEM DOMINIC OKOLI
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Burial / Funeral Hymns Mass Settings
0 0

More lyrics you may want