Nso (Etu esi eti ya n' igwe) — Lyrics

Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings Solfa notation

Full Lyrics

Nsọ Nsọ Nsọ, Nsọ Nsọ Nsọ, Nsọ Nsọ Nsọ, Nsọ Nsọ Nsọ. Nsọ Nsọ Nsọ, Osebulụwa dị Nsọ, Nsọ Nsọ Nsọ, Chukwuọma eh dị Nsọ, Nsọ Nsọ. Osebulụwa Chukwu nk'igwe ndị agha, Ebube gị juputara eluigwe n'ala. Osebulụwa Chukwu nk'igwe ndị agha, Ebube gị juputara eluigwe n'ala. Si tie ya n'igwe, tie ya n'ụwa, Ka ndị mmadụ mara na Chukwu dị nsọ nli. Hosanna Hosanna Hosanna Hosanna, Hosanna n'elu kasịelu. Mụọ ma ntị eh, ngwanụ ka a tie, Hosanna Hosanna n'elu kasịelu. Ọ dị ngozi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị. Ọ dị ngozi bụ Onye bịara n'aha Onyenweanyị. E lue. Si tie ya n'igwe...

Download the sheet music

Nso (Etu esi eti ya n' igwe)

Nso (Etu esi eti ya n' igwe)

Solfa
Igbo
1 page
25 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Mass Settings
0 0

More lyrics you may want