Full Lyrics
REFRAIN
Ahụ Kristi bụ nri si n'igwe
Nri'n dị nsọ ma
Nri'n dị nsọ ma
Nri n'enye ndụ
Chukwu nye n'anyị
Eh were si anyị rie
n'akwụghị ụgwọ
Nke si n'igwe
Nri'n dị nsọ ma
Nri'n dị nsọ ma
Onye riri ahụ Kristi
ọ g'enwe ndụ ebebe
VERSE 1
Achịcha n'enye'n dụ
Eh nri ọma
Onye nwe m du ebebe
VERSE 2
Chukwu nyetanyị Jesu Kristi
Otu nwa ya
Ọ hụrụ n'anya
Onye nwụrụ n'elu obe
mak'anyị
K'anyị jeenụ
jee nara ahụ n'ọbara Kristi
Nri ọma
K'anyị jeenụ
jee nara ahụ n'ọbara Kristi
bụ nri ọma
VERSE 3
Nri si n'igwe
Nke ụmụ chukwu n'eri
Ahụ Kristi
Nri si n'igwe
Nke ụmụ chukwu n'eri
Onye n'eny'a
bụ nri ọma
bụ nri ọma
bụ nri ọma
bụ nri ọma
Nye ndụ si n'igwe
bata n'obi m oo
ka ịsacha m
bata n'obi m oo
ka ịsacha m