NRI SI N'IGWE by Chidi Zeigwe — Lyrics

Chidi Zeigwe Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ahu Kristi bu nri si n'igwe bia O bara Kristi bu mmanya eh n'oriri nso rie ya Ka Jesu Kristi biri n'ime gi. VERSE 1 Bia nara dinwenu n'oriri nso oriri nso bu nri n'enye ndu n'ime mmuo. VERSE 2 Obara n'ahu Kristi bu nri di nso nri di mma nri mkpuru obi Onye natara Kristi n'okwa njo onwe'bebe k'oritere. VERSE 3 Ahu Kristi bara Kristi nri si n'igwe nri di okpu onye natara Kristi n'ime mmuo g'enwe ndu ebighiebi. VERSE 4 Onye nweanyi Jesu Kristi mere onwe ya ihe oriri nke mmadu g'eri Onye o bula natara ya n'oriri nso, Aguu a gaghiagu y'ozo.

Download the sheet music

NRI SI N'IGWE

NRI SI N'IGWE

By Chidi Zeigwe
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want