NRI OMA by Osinakachi Akuma Kalu — Lyrics

Osinakachi Akuma Kalu Igbo Communion Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Putanu k'anyi rienu nri ọma Nrieligwe Chukwu zitere n'ụwa Nwannem nri ọma Achịcha diok'ọnụ, achịcha ọma nri n'enye'ndụ! VERSE 1 Chukwu ji Onwe Ya, chụ'aja n'elu'obe k'anyi were nwee ndụ'ebighebi ị dịkwa njikere ịnata ahụ Kristi, kulit'ezi nwa ka ịnara Nna. VERSE 2 Ọsọ eluigwe, chọrọ nri'eluigwe ya ka Kristi jiri ny'anyi onwe Ya, dịka nri ndi njem nriọma kulit'ezi nwa, ka ịnara Nna. VERSE 3 Ị nọ na nsogbu, m'ọbụ Ọrịa, bịa kwute Kristi n'oririnso. Ị nọ n'uju, m'ọbụ n'ahụọnwụ, bịakwute Kristi, Ọ ga'enye gị'ndụ.

Download the sheet music

NRI OMA

NRI OMA

By Osinakachi Akuma Kalu
Staff & Solfa
Igbo
4 pages
3 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want