Nri Oma Si N'igwe by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Communion Hymns Benediction & Adoration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ngwanu k'anyi jeenu nara, k'anyi jee k'anyi jeenu, biko jeenu. Nso, Ngwanu k'anyi jee k'anyi jee n'altar. Amara Chukwu, e nara, nara, k'anyi jee k'anyi jeenu, biko jeenu. Nri oma k'anyi g'eri. Nso, k'anyi jee k'anyi jee n'altar. Nri oma O! O! Nwannem bia nara gwe. K'anyi g'eri si n'igwe na, k'anyi g'eri maa nma si n'igwe. Nri di ndu nara ya, Nri si n'igwe. Nri ndi Nmuozi akwadebeere, Nri oma gwe. O nara ya, nara ya. K'anyi g'eri, bianu, bianu k'anyi jeenu k'anyi jeenu. Ya k'anyi g'eri, bianu k'anyi jee k'anyi jeenu n'altar. Ezi Nwanne k'anyi jeenu nara rie, k'anyi jeenu jee jee k'anyi jeenu k'anyi jeenu. Ahu Dinwenu n'enye ndu n'altar nke Chukwu. Nwannem sekpuere ya, ozie bia nara ya! Ndi di, ndi di bugnye di nma g'eri ya! Ndi di k'anyi jee nma n'obi bia, kunite O nakpo Gi. Ndi diocha n'obi nma n'obi bia, k'anyi jeenu k'anyi jeenu jee jee jee jee biakene. Ndiobiebere bia nara, k'anyi jeenu k'anyi jeenu n'altar nke Chukwu, sekpuere Chukwu. Dinwenu n'oriri nso, nu Dinwenu n'oriri nso. Ngwanu, ngwanu k'anyi jeenu k'anyi jeenu, sopuru Onye nwur'onwu n'eluo be. VERSE 1 Onye nwur'onwu n'eluo be, k'anyi jeenu sekpuere. Onye chuo aja n'eluo be, ngwanu k'anyi jeenu kpoo ya, noziere ya, nara onyen nzoputa. Jesu no n'oriri nso. VERSE 2 Obu onye g'akowaram Sacrament nke Eucharistia? Obu ihe omimi, n'anya nyi g'akowa ya? Ihe omimi Sacrament nke Eucharistia, obu ihe omimi, n'ezie obu ihe omimi. Ihe omimi n'anya mmadu, na Chukwu wer'onwe Ya nye Sacrament nke Eucharistia, maka mu na gi. O bu ihe omimi maka njo mu na gi. O gbanwer'onwe ya Sacrament nke Eucharistia, were nye anyi n'oriri nso. O bu ihe omimi n'udi achicha na mmanya.

Download the sheet music

Nri Oma Si N'igwe

Nri Oma Si N'igwe

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
6 pages
4 Downloads
Communion Hymns Benediction & Adoration Hymns
0 0

More lyrics you may want