NRI OMA SI N'IGWE by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Communion Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Ngwanu k'anyi jenu nara: biko k'anyi je najerigo na Kristi, nakpo gi Ngwanu k'anyi jenu nara biko k'anyi je Nri oma K'anyi je Nri oma nri mara mma Nri di ndu Nri ndi nso Kwa debere ndio ma K'anyi je Kunite bia nara K'anyi jenu n'altar nke Chineke Ahu Dinwenu n'enye ndu ezie bia nara ya K'anyi jee Kunite bia nara ya Ndi dinso bia k'anyi jenu jee ngwanu bia kene Ndiobiebere bia nara K'anyi jenu n'altar nke Chukwu Sekpuere Chukwu nara Dinwenu Ngwanu k'anyi jenu Sopuru onye nwer'onyinye uwa be Onye churia n'eluo Ngwanu k'anyi jenu kpooro ya Ngwanu k'anyi jenu Jesu n'ori nso Sacrament nke Eucharistia Obu ihe omimi Obu ihe omimi Ihe di ebube Eucharistia Obu ihe omimi na nso na Chukwu we r'onwe ya nye Obu onye g'akowaram ihe omimi maka mu na gi Eucharistia Obu ihe omimi ma ka n'anya gi Ihe omimi were nye anyi Sign yi re e Sacrament nke Eucharistia Obu ihe omimi sia nyi agha diochi cha na mmanya Obu ahu mini achicha na mmanya

Download the sheet music

NRI OMA SI N'IGWE

NRI OMA SI N'IGWE

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
3 pages
17 Downloads
Communion Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want