Full Lyrics
[INTRO]
K'anyị je rie, k'anyị je ṅụọ
K'anyị je rie, k'anyị je ṅụọ
[CHORUS]
K'anyị je rie Jesu Kristi o
Bụ nri ọma, ọ bụ nri ọma
K'anyị je rie Jesu Kristi o
Jesu mụ o
[VERSE 1]
Ahụ Kristi Dinwenụ m
Ọ bụ nri ọma, nri si n'igwe
Nri n'enye ndụ, nri n'enye aṅụrị
[VERSE 2]
K'anyị je nụ je rie
Nri ọma eh
Anyị nwere isi ọma
Bụ ndị a kpọrọ n'oriri nsọ
Nri ọma
[SOPRANO SOLO]
Nara ya rie, ṅụọ
Nara ya rie