Full Lyrics
CHORUS
Biko Kristi bata n'obi m, biko bata.
Biko bata.
VERSE 1
Ahụ Kristi bụ sọ mma, bụsọ mma oh!
Ka ha kpọburu n'obe.
Kristi bụ sọ mma, bụsọ mma o
Ka ha pịtọrọ n'ihi nzọpụtanyị.
VERSE 2
Ọbara Kristi bụ sọ mma, bụsọ mma oh!
Gbasara n'obe.
Kristi bụ sọ mma, bụsọ mma o
Wụfuru n'ihi nzọpụtanyị.
CODA
Nriọma Nriọma,
Oh! nye anyị afọ ojuju.
Nriọma, Nriọma
Nke dị na Eucharist dị asọ.