Full Lyrics
REFRAIN
Jesu Nri n'enye'ndu achicha M di muoma
Nri si n'igwe e nyer'anyi n'efu o bata biri
bata biri o bim choro gi
VERSE 1
A bum'achicha di'ndu achicha si n'el'igwe
Onye riri M a ga ghi'anwua nwu bia rie kai nweta'ndu n'eju
VERSE 2
Ezi nwannem kulite kai nara Nri si n'el'igwe
A sigbo'm ri Nri n'enye'ndu ahu kristi Nrioma
inatago binwenu a na m'ajuma
irigo inugo k'anyi jeenu nara kristi n'oriri nso
VERSE 3
Jesu Onye no na yukaristi
achicha e nyer'anyi
bata oh bata oh
bata bata oh bata bata oh kai biri